BBC News,
Ìgbò
Wụga n’ọdịnaya
Ngalaba
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Proverbs: Ị maara ilu Igbo nke ọma?
29 Jenụwarị 2019
Zaa ajụjụ ndị a ka a mara onye bụ onye taa.
Gosi ihe m nwere
Ịma ilu Igbo ọfụma?
Ụkwa rue oge ya ọ daa.
(Everything will happen at its due time.)
Izu ka mma na nne ji
(Secrets are best kept when shared with siblings.)
Ara na Obi adịghị ese okwu.
(Neighbours should rarely fight)
Isi kote ebu ọ gbaa ya
(Everyone will face the consequences of their actions)
Tam tam ka nkwụ ji eju ọba
(Little drops of water make a mighty ocean)
Anaghị ekpuchi afọ ime aka
(There is nothing hidden under the sun)
Nkata ga-ekpudo onye aghụghọ
(Evil will befall whoever plans to do evil)
Ụkwa rue oge ya ọ daa.
(Everything will happen at its due time.)
Izu ka mma na nne ji
(Secrets are best kept when shared with siblings.)
Ara na Obi adịghị ese okwu.
(Neighbours should rarely fight)
Isi kote ebu ọ gbaa ya
(Everyone will face the consequences of their actions)
Tam tam ka nkwụ ji eju ọba
(Little drops of water make a mighty ocean)
Anaghị ekpuchi afọ ime aka
(There is nothing hidden under the sun)
Nkata ga-ekpudo onye aghụghọ
(Evil will befall whoever plans to do evil)
Akụkọ ga-amasị gị:
Iwobi: Ọtụtụ mmadụ adoriela Esha Gupta maka ịkpọ nwafọ Igbo ọzọdịmgba
Lee mahadum adigboroja na Naịjirịa ugbua
Anyị ekwetala ịkwụ N27,000 dịka ụgwọ opekatampe - Ndị Gọvanọ
Nrụrịtaụka BBC n'Abịa na-aga n'ihu ka Ikpeazu gbajọrọ ya
Vidio
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
02:30
Vidio,
O nweghị ihe Nnamdi Kanu mere Sunday Igboho emeghị - Enyinnaya Abaribe
, Duration2,30
05:13
Vidio,
Etu m si eji nri emepụta ihe e ji achọ mma - Victor Nwaeze
, Duration5,13
01:38
Vidio,
Ihe mwakpo mere Peter Obi na Edo steeti
, Duration1,38
01:38
Vidio,
Ihe ndị dị na nnyocha Amerịka mere banyere ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa
, Duration1,38
02:30
Vidio,
O nweghi ihe Nnamdi Kanu mere Sunday Igboho na-emeghi - Sịnetọ Abaribe
, Duration2,30
01:35
Vidio,
Onyeisiala Tinubu bilie buo agha megide ogbugbu ndị mmadụ na Naịjirịa - Sịnetọ Abaribe
, Duration1,35
01:47
Vidio,
Lee ihe anyị ma maka otu 'City Boys na 'Village Boys' n'ewu ewu
, Duration1,47
04:49
Vidio,
Etu m si eji uli arụpụta akwa iji chekwaa omenala Igbo - Ifebuche Madu
, Duration4,49
03:01
Vidio,
'Glaucoma' napụrụ m anya m mana ọ napụghị m olu m - Chris Vic
, Duration3,01
03:26
Vidio,
'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani
, Duration3,26
03:34
Vidio,
'Adị m afọ 33, osote m dị afọ 26 na-azọ isioche Amac n'Abuja' - Ugoh
, Duration3,34
03:03
Vidio,
Ihe mere m ji azọ ọkwa onyeisioche n'Abuja - Eze Onyebuchi
, Duration3,03
04:06
Vidio,
Eji m ekwentị ndị mmadụ malite ime ihe nkiri - Akwaman
, Duration4,06
04:41
Vidio,
Timothy Ofoegbu: Ndị nile zọọrọ anyị nnwereonwe tinyere ala Igbo na nnukwu nsogbu
, Duration4,41
02:38
Vidio,
Onye bụ Godswill Obot Akpabio?
, Duration2,38
01:49
Vidio,
Iji 'ATM' maọbụ 'POS' adọrọ ego, kedụ nke ka mma?
, Duration1,49
01:59
Vidio,
Ihe anyị chọpụtara maka ọdọ ahịa Ladipo Gọọment Legọs steeti gbachiri
, Duration1,59
04:42
Vidio,
Agaara m ewepụ obi n’agụmaakwụkwọ n’ihi ego – Nwaakwụkwọ bụ ọkaibe na UNILAG
, Duration4,42
03:23
Vidio,
Mọnde sit-at-home ọ kwụsịla n'Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa?
, Duration3,23
06:59
Vidio,
Ihe ikpeazụ Ifunanya gwara anyị - Nne na nna ya
, Duration6,59
Isi akụkọ
Ụlọọrụ EFCC akpụpụla Abubakar Malami, nwunye ya na nwa ya nwoke n'ụlọikpe ọzọ
elekere 5 gara aga
NA EME UGBU A
,
Ụlọikpe akwadola ọgbakọ kọnvenshọn PDP mere n'Ibadan nke họpụtara Turaki dịka onyeisioche ha
A tụọla Akwa Ọkụkọ mkpọrọ ọnwa iri na otu
27 Febụwarị 2026
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ dị mkpa - Febụwarị 27, 2026
27 Febụwarị 2026
ADC, NNPP na otu ndọrọndọrọ na-anọghị na gọọmenti ajụla iwu ntuliaka 2026
26 Febụwarị 2026
Chimamanda Adichie: E hiwela ikpe pụrụ iche maka inyocha ihe gburu nwa ya
26 Febụwarị 2026
Onyeisiala Tinubu eduola Tunji Disu n'iyi ọrụ dịka onyeisi ndị uweojii Naịjirịa
26 Febụwarị 2026
Ndị omekome bịara inwuchi m n'Enugwu iji gbochie ọgbakọ ekpere Zion - Ebuka Obi
23 Febụwarị 2026
Peter Obi: APC , ADC na-eme tumsara banyere mwakpo e mere Obi
26 Febụwarị 2026
Ihe dị na nnyocha Amerịka mere banyere mkpagbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa
24 Febụwarị 2026
Ọkwa maka ozi nzuzo ọbaozi Whatsapp BBC Chanelụ na Community
26 Febụwarị 2025
Akụkọ akachasị gụọ
1
Anyị wakporo Mother Valley, kpaa ndị Ipob/ESN eze- Ndịagha Naijiria
2
Onyeisiala Tinubu eduola Tunji Disu n'iyi ọrụ dịka onyeisi ndị uweojii Naịjirịa
3
A tụọla Akwa Ọkụkọ mkpọrọ ọnwa iri na otu
4
Peter Obi: APC , ADC na-eme tumsara banyere mwakpo e mere Obi
5
Ihe dị na nnyocha Amerịka mere banyere mkpagbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa
You might also like:
news
|
sport
|
weather
|
worklife
|
travel
|
future
|
culture
|
world
|
business
|
technology