Onnoghen: Ihe mere ụlọikpe ji kwụsị ikpe ya na CCT

Ikpe Onnoghen

Egwu ọ dagharịala n'okwu mkpụpụ Walter Onnoghen?

Ụlọikpe ukwu dị n'Abụja bụ nke ọkaikpe N.E Maha nọ n'isi ya, enyeela iwu ka gọọmentị etiti sepu aka n'ịkpọpụ ọkaikpe Onnoghen n'ụlọikpe rue abalị iri na asaa nke ọnwa Jenụwarị.

Cheta na Onnoghen abịaghị na CCT taa mgbe a kpọpụtara ikpe ya na CCT ụbọchị Jenụwarị iri abụọ na abụọ.

E bidoro ya bụ ikpe mana ahụghị Onnoghen n'ụlọikpe.

Ndị ọkaiwu na-ekwuchitere Onnoghen ọnụ ka na-ekwusi ike na ụlọikpe eweghị ikike ịma Onnoghen ikpe.

Cheta na eboro Onnoghen ebubo mpụ ekwuputeghị ihe ole na ole onwere ma mepekwa ọba ego mba ofesi.

Eyighariala ya bụ ikpe ruo abali tusde nke ọnwa Jenụwarị iri abụọ na abụọ.

Ikpe Onnoghen

Ndị ọkaiwu anọrola n'oche.

Ndị ọnụ nkpechita nọkwa ya.

Onnoghen

Akụkọ na-eru anyị nti kwuru na ọtụtụ ndị SAN biara ya bụ ikpe.

Onnoghen

Ndị gbara akwụkwọ kwụkwa chim na-eche.

Onnoghen

A na-eche ka ikpe bido.

Onnoghen

Akụkọ ndị ga-amasị gị: