Williams Uchemba: "E ji aha m anapụ ndị mmadụ ego"

Uchemba

Ebe foto si, @williamsuchemba

Nkọwa foto, Williams Uchemba bidoro na nwata na-akpa ndị mmadụ obi anụrị site n'ihe nkiri ọ na-eme mgbe ahụ
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Akụkọ pụtara na twitter gbasara Williams Uchemba ka onye na-ekwuchitere ndị a na-emegbu ọnụ ha bi na mba America kwuru na Williams ji aha ndị United Nations were na anapụ ndị mmadụ ego.

Ya bụ okwu ruru ọtụtụ ndị ntị na akara Twitter na Instagram.

Ufọdụ ndị ekwuola na ihe onye mgba okpuru ahụ kwuru bụ eziokwu , ụfọdụ ndị kwukwara na ọbụghị ịhe Uchemba pụrụ ịme.

@Vickie92205767 kwuru na ndị aghụghọ juru n'akara soshal midia nke nwereike imetụta Uchemba

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@LodNod kwuru na etu ndị mmadụ si kweta akụkọ nrụrụaka a na-ewu na soshal midia gosiri na Naijiria nwere ọtụtụ ihe dị mma anaghị atụnanya makana oteela Uchemba ji mewe ihe ọma ha ahụbeghị.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@Amchizzy kwuru na ọyị ya akọrọla ya maka Uchemba etu aka ya esighị dị ọcha.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@bimbo_cash kwuru na o kwetere na Uchemba mere udiri ihe di etu a.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Uchemba bụ onye ama ama n'enye ndị ogbenye onyinye di icheiche site na otu ọ kpọrọ #givechallange, na-emekwa ihe ọchị na akara instagram ya.

Ka akụkọ a kpụ ọkụ n'ọnụ, onye n'ekwuchite ọnụ ndị UN apụtala katọọ ndị ji aha ụlọ ọrụ ha anapụta ndị mmadụ ego.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Ha kwuru na ụlọọrụ ndị UN enweghị ike ịnara onye ọbụla ego were nabata ha na nzukọ ha.

Uchemba apụtala kwuo na ọ bụghị ya na anara ndị mmadụ ego, na ọ bụ ndị ohi ji aha ya anakọrọ ndị mmadụ ego.

Skip Instagram post, 1
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 1

O kwukwara na onweghi ịhe gbasara ya na ndị United Nations na agbanyeghị na aha ndị UN dị na akara soshal media ya.

Skip Instagram post, 2
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 2

Ọtụtụ ndị agaala na akara soshal media Uchemba, ebe o gọnarịrị okwu ndị a were n'ebo ya ebubo ohi.

Uchemba ekwubeghi okwu ọzọ gbasara ya, o wetubeghikwa aha ndị UN n'akara Instagram ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: