Christmas sales: Iwe dị, ka ndị ahịa sị na ha ahụghi onye ga-azụ

Aha onyonyo, Christmas sales: Egwuọma na egwu iwe na-akụ

Nkwado ekeremesi bụ ihe ọtụtụ ndị mmadụ na-enwe olilanya anya makana emume dị iche iche na-ebukọta ezinaụlọ na-eme mgbe ahụ

Ụmụ Igbo na-ajụ maọbụ ụkwụ a ka nama ga-ji gaa Ụmụahịa maka etu ihe siri kwụrụ n'ọdọ ahịa ugbua

Akụkọ ndị ga-amasị gị: