Oguta Lake: Ejirila m ife mmiri Ogbuide na Urashi zụọ ụmụ m na mahadum - Ezenwaanyị
Ezenwaanyị Stella Anozie kọwaara BBC Igbo etu mmiri Ogbuide na Urashi mejupụtara mmiri Oguta si gọzie ya ọfụma mere ka ọ nwee ike ịzụpụta ụmụ ya na mahadum.
O kwukwara etu o sirila fee ya bụ mmiri site n'afọ 1978 ruo ugbua.
Ọ kọwakwara na mmiri a na-asọ ndị ọjọọ.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chimamaka Ihenacho
Akụkọ ga-amasị gị


