'Na anyị bụ ndị Igbo emeghị ka anyị ghara ịbụ ndị ụka alakụba'
Isa Friday Okonkwo bụ onye Igbo na-ekpe alakụba, arịọla ụmụ Igbo ka ha nabata ndị Igbo na-ekpe ụka alakụba dịka nwanne ha, n'ihi na ha bụ ndị na-achọ udo na ọganịhụ mmadụ.
O kwukwara na ihe mere o ji kpewe ụka alakụba bụ na ihe a na-eme n'ụka ahụ doro ya anya ọfụma.

