Ramadan Kareem: Lee Ibrahim Nyias Nwagui Afikpo,onye Igbo bụ onyeisi ndị alakụba mbụ n'ala Igbo

Aha onyonyo, Anioha Nwagui:Lee onye Igbo bụ onyeisi ndị alakụba mbụ n'ala Igbo

Sheik Ibrahim Anioha Nwagui nwụrụlanụ, bụ onye Igbo mbụ bụ onyeisi ndị alakụba n'ala Igbo n'Afikpo, Ebonyi steeti, ebe e nwere ọtụtụ ndị na-ekpe ụka alakụba.

Ibrahim Amah bụkwa onye Ebonyi steeti kọọrọ BBC Igbo maka etu Ibrahim Anioha Nwagui si mee ka ọtụtụ ndị Igbo sonye n'okpukperechi alakụba n'Ebonyi steeti nakwa mpaghara ọwụwa anyanwụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: