Igbo apprenticeship system harvard: Lee nwoke tinyere ịgba boy ndị Igbo na Mahadum Harvard

Aha onyonyo, Lee nwoke tinyere ịgba boy ndị Igbo na Mahadum Harvard

Ndubisi Ekekwe bụ Ọkankuzi n'ihe gbasara igwe kọmpụta.

Ọ kọwarala BBC Igbo ihe kaplitere mmụọ ya iji gbaa mbọ tinye ịgba boy bụ ihe eji mara ndi Igbo na Mahadum Harvard.

Gee okwu ya n'uju ebe a

Ndị mere akụkọ a bụ Adline Okere na Chigozie Ohaka