Lee ka mmemme Ikeji Aro siri kpọtụọ

Aha onyonyo, Lee emume iri ji ndị Arochukwu

Ndị Arochukwu bụ ndị ji omenaala ha eme ọnụ.

Na nsonso, ụmụ Arọ dị bi n'ụlọ na ndị bi n'ọhịa lọtara n'igwe n'ala Arochukwu maka emume iri ji ọhụrụ ha.

BBC Igbo gara ebe ahụ ma na-ewetara gị ka o siri mee: