Chimmie Gbugu: Nye ụmụ gị ihe niile ha ga-eji mụta asụsụ Igbo

Aha onyonyo, Chimmie Gbugu

Chimmie Gbugu bụ Ịnginịa nakwa onye na-ede akwụkwọ kọwaara BBC Igbo na ọ bụ n'ihi ka ụmụ ya mụta asụsụ Igbo mere o ji n'ede akụkwọ Igbo.

Ọ kọwara mkpa dị n'ịkụzịri ụmụaka asụsụ Igbo site na mgbe ha dị na ntakịrị.

O kwukwara etu a ga-esi mee ka ụmụaka ghọta asụsụ Igbo nakwa n'ịsụ ya nke ọma.

Ndị mere akụkọ a: Adline Okere, Nnamdi Agbanelo na Chioma Nkemdilim Daramola.

Kirie ka ị mụta ihe.