Apprenticeship scheme: Ihe a Igbo ji enyere onwe ha aka ọ na-alazi ala?

Aha onyonyo, Apprenticeship scheme: Etu Igbo si jiri ịgba bọyị enyere onwe ha aka

BBC Igbo bara ịme ahịa Ladipo, dị na Legọs, gbaa ndi mmadụ ajụjụ ọnụ maka okwu banyere etu ụmụ Igbo si enye onwe ha aka, site n'atụmatụ akpọrọ ịgba bọyị.

Gee ndị anyị gbara ajụjụ ọnụ ntị n'ihe onyonyo a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: