Onye ọrụaka a sị na Igbo kwesiri ịtinye uche n'ịrụ ọrụaka
A ma ndị Igbo ama dịka ndị na-eme nkeọma na-eji ego achụ ego, mana Ikechukwu Okoro na-ekwu ka bido tinyewe uche n'ọrụ aka.