Amaghị m ebe nna ha nọ - Nwaanyị mụrụ ejima atọ
Ọ bụ ihe ịtụ n'anya na agabanyeghi na Ijeoma enweghi ejima na be ha, ọ mụrụ ejima atọ.
Mana ihe bụ nsogbu bụ na kamgbe ọ chọpụtara na ime ya bụ ime ejima atọ, ọ hụbeghi di ya.
N'okwu ya; "oge m hụrụ ya anya ikpeazụ bụ n'ọnwa Disemba.
