Ngozi Muoka: Etu m sịrị bido ịrụgharị ekwentị

Aha onyonyo, Leckwa onye nwaanyị na-ọrụ ịgbape ekwentị.

Ka ọ gụchara akwụkwọ na mahadum, Ngozi Muoka laghachitere ebe ọ na-arụ ọrụ ịrụgharị ekwentị na Kọmpụta Vileji dị na Lagos ji na-enyere onwe ya na ibe ya aka.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: