Sịnetọ Abaribe asala onyeisiala okwu maka ndị ọchị ehi
Sinetọ Abaribe bụ onye na-anọchite anya ndị Abia saụt n'ụlọ ọmeiwu ukwu nke Naịjirịa gwara BBC Igbo na gọọmentị nke Naịjirịa na-atụgharị ọnụ n'okwu ndị ọchị ehị na ndị ọrụugbo.
Ọ gakwara n'ihu kwuo na nke ya ma bụ na onwere ndị na-achọ ịchụpụ ndị mmadụ n'ala nna ha nyere ha.