Nne m ochie bụ feminisiti - Chimamanda Adichie

Aha onyonyo, Chimamanda bụ onye odeakwụkwọ a ma ama na mbaụwa

Chimamanda Adichie bụ nwaada Igbo a ma ama na mbaụwa dịka onye na-ekwupu okwu maka ụmụnwaanyị ekwuola na ọtụtụ ụmụnwaanyị Igbo bụ feminisiti.

O kwuru na ọtụtụ ụmụnwaanyị Igbo bụ feminisiti ma na ha amaghị ihe ọ pụtara.

Chimamanda kọwara na 'feminizim' bụ oge nwaanyị na-agba mbọ onwe ya maọbụ pụta kwuo na ya na nwọke ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: