Onye ọkaiwu na-akwa okpu sị ka 'ikpe ikpe gawa godu'

Aha onyonyo, 'Ikpe ikpe gawa godu'

Chinasa gwara BBC Igbo na okpu ikpe ya adịbeghị ya mkpa makana ọrụaka na-enye ya obi ụtọ.

Akụkọ ga-amasị gị: