Electric Keke: Ụkọ mmanụ ụgbọala mere m ji arụ Keke - Ifeanyi
Na mkparịta ụka ya na BBC Igbo nwere, Ifeanyi Nnamdi Okafor kwuru na ọ bụ n'afọ 2015 ka ọ malitere atụmatụ ịrụ ọgbatumtum nwere ụkwụ atọ mgbe enwere ụkọ mmanụ ụgbọala na Naịjirịa.
Ọ gara n'ihu kwuo na ọ bụ kwa iji nyere ndị na-akwọrọ ya ọgbatumtum aka mere oji tinye uche na nke a.
Kirie ihe o kwuru n'uju.
