Hyperrealism: 'A na m ese ihe maka ndụ ndị nnanna anyị'

Aha onyonyo, Hyperrealism: 'A na m ese ihe maka ndụ ndị nnanna anyị'

Hillary Emetuche bụ nwata akwụkwọ Mahadum ejirila ọnatarachi ya mere ihe baara ya uru.

O kwuru na ọ dịghị mfe inweta ngwa ọrụ ya n'ala Naịjirịa mana ọ kwụsighị ya ịse ihe ọ na-ese.

Emetuche kwuru na o na-ewe ya ihe ruru ọnwa abụọ iji sechaa otu ihe eserese ya.

Gee n'uju ihe ọ gwara BBC Igbo ebe a.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị