2019 Election: Mkpezi Obasanjo na Atiku. kedụ ihe ọ pụtara?

Atiku na Obasanjo

Ebe foto si, @atiku

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ụlọọrụ onyeisiala edepụtala n'akara twitter ha na ọ gbagọjughị anya na onye bụbụ onyeisala bụ Olusegun Obasanjo tụgharịrị azụ na-akwado Atiku Abubakar.

Atiku bụ onye meriri na ntuliaka imeụlọ ndị PDP mere iji wee họpụta onye ga-azọ oche onyeisiala na pati ahụ.

Garba kwuru,"Otebeghị aka Obasanjo na Atiku lụchara ọgụ maka ebụbọ mmerụaka. Ụmụ Naịjirịa agaghị echezọ nke ahụ."

"Ụmụ Naịjirịa nwere ntụkwasị obi na ebe Buhari nọ makana ha ma na ọ nọghị n'ọkwa onyeisala maka uru ọ ga enweta."

Shehu kwuru na ha nabọ ga-adawa isi.

Ka o depụtachara ihe a na Twitter. Lee ihe ndị mmadụ sara ya.

@ab_akam kwuru na ọ gbagọjuru ya anya ka Garba Shehu ga-esi naedepụta akwụkwọ makana Atiku na Obasanjo kpeziri esemokwu ha.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@JShoremekun kwuru na ụwa nwere ka ọ dị makana Garba Shehu na-ekwuchiteburu Atiku ọnụ na-atụfeziri ya okwu.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@edumontee kwuru na ndọrọndọrọ ọchịchị abụghị ezigbo ihe.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Cheta na Obasanjo, Atiku, Bishọp Oyedepo, Bishọp Kuka na Sheik Gumi nwere mkparịta ụka na Abeokuta, Ogun steeti n'ụbọchị October 11, 2018.

Onye bụbu onyeisiala bụ Olusegun Obasanjo agbagharala onye bụbu osote ya bụ Atiku Abubakar dịka ọ bịara njem nleta n'ụlọ ya.

N'ime nzukọ ha mere taa, Obasanjo kpọrọ Atiku 'Onyeisiala ọzọ na-abịa'.

Ndị ọzọ so n'ọgbakọ ahụ gụnyere onye bụbu gọvanọ Ogun steeti bụ Otunba Gbenga Daniels, Uche Secondus bụ onyeisi pati PDP.

ndị ọzọ bụ Onyeisi ụka Winners Chapel bụ Bishọp David Oyedepo na Bishọp ụka katọlik na Sokoto bụ Mathew Kukah, onye ndu ndị alakụba bụ Sheik Ahmed Abubakar Gumi.

Atiku, Obasanjo na ndị isi ụka okpukperechi

Ebe foto si, @atiku

Obasanjo ga-agwa ndị ntaakụkọ okwu banyere ihe ha kparịtara n'ọgbakọ ahụ.

Cheta na oge tupu oge a eruo, na Obasanjo kwuru na Chineke agaghị agbaghara ya maọbụrụ na ọ kwado atiku ịbụ onyeisiala.

Atiku kelere Bishọp Oyedepo maka ịkpere ya ekpere pụrụiche:

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

O kelekwara Obasanjo maka ị na-abata ya.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Akụkọ ndị ga-amasị gị: