Lee etu ndị mmadụ si cheta ụmụaka taa

Ebe foto si, Getty Images
Onyeisiala BUhari ji akwụkwọ ozi o zigara ụmụaka taa wee bido ya bụ mmemme ebe ọtụtụ ndị ọzọ ọnụ na-eru n'okwu gakwara sonyere ụmụaka taa, tụmadị ụmụaka ndị nọ n'ahụhụ dị icheiche. Ụfọdụ gara ebe ndị agha Boko Haram chụsasịrị bi ebe ụfọdụ gara ebe ndị ọzọ dị icheiche.
Amalu Ngozi gosiri etu ya bụ mmemme si gaa n'ọgbọ egwuregwu dị n'Enugwu taa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Nke a bụ foto ụlọọrụ onyeisiala zipuru igosi etu o si echeta ụmụaka, ha zipuru n'igwe twitter;
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3
N'akụkụ nke ya, onyeisi ndị ụlọomeiwu sineti bụ Bukola Saraki kwuru na ya gara ebe ogige ebe ndị oyiegwu chụsasịrị bi na Benue steeti,
O kwuru na ụmụaka enweghi ihe ha mere ha jiri nọrọ ebe ahụ mana ha bụ ọdịnaihu ala Naịjirịa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4

End of X post, 5
N'aka nke ọzọ onye bụbu osote onyeisiala bụ Atiku Abubakar nọrọ n'akara twitter ya kwuo ka e cheta ụmụaka ma nọnyere ha, mee ka ha chịa ọchị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Onye meriri ihe nkiri BBN nke afọ 2018 bụ Miracle Ikechukwu ekpeghikwa azụ ebe o dekwara ozi nke ya ma ga nọnyere ụfọdụ ụmụaka ma kwuo na olileanya anyị ga-abalị na mmezu ma e soo ha nke ọma.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Oluyemi Fasipe dere ozi nke ya ma kwuo na ya na-echetara ụmụ Naịjirịa niile na ndị mba ofesi maka Leah Sharibu bụ onye ndị Boko Haram kpọrọ ma na ha akpọghachitebeghi ya. O kwuru na ụmụaka ndị ọzọ na nne na nna ha nọ mana nwantakịrị nwaanyị a na ndị mụrụ ya anọghị, ka a ghara ichefu ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Deekachy dere akụkọ na-agbawa obi gbasara nwantakịrị nwaanyị dị afọ 9 dị ime nke o kwuru na ya hụrụ ebe ọ chọrọ ịmụ nwa. Ọ kọwara na ọ lụrụ di n'afọ asatọ wee na-ekele ụmụaka niile ndị dị etu ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 9
Osinachi ji ọchị na-eme nke ya ebe ọ na-ekele onye ọbụla rugoro afọ 20 mana na-anata ndị mụrụ ya ego dịka nwantakịrị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 10
Lee ihe ụmụaka chọrọ ka e mere ha taa bụ ụbọchị ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: