Ụlọọrụ EFCC awakpola Club 57 dị na Ikoyi

Aka akparala ndị akpọrọ ụmụnwoke yahoo yahoo ruru iri na abụọ ka ndị ụlọọrụ na-ahụ maka mmerụaka wakpochara klọbụ dị na Legọsị.
Ndị ụlọọrụ EFCC natakwara ụgbọala iri na ya bụ mwakpo.
O ruru elekere atọ ha jiri mee mwakpo a.
Ebe ụfọdụ n'ime ndị a hapụrụ ụgbọala iri ha "na-acha n'anya" gbalaga, ụfọdụ gbaara isi akwara.
Anyi nwetere akụkọ a site n'igwe ọkwu twita ndị ụlọọrụ EFCC taa.
Ndị ụlọọrụ EFCC nwuchiri mmadụ iri na abụọ ma natakwa ụgbọala iri.
Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu n'igwe twita maka ya:
Temu Bobbii kwuru na enwere ọtụtụ ndị ụmụ nwoke bị na Legọsị enweghị ezigbo aka ọrụ karia ma ị na-akpụgharị ụmụnwaanyị n'ụlọ nkwụ
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Mana Ceeboss jụrụ ma ọ bụ arụ ịbụ ọgaranya?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@MikelJohn679 kwuru,EFCC aghọla ndị uweoji.Kedụ maka ndị gọọmenti na-eme mmerụaka izu akụ na ụba Naịjirịa? Ọrụ adịghị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Akụkọ ndị ga-amasị gị: