EFCC anwuchiela Babachir Lawal

Ebe foto si, Channelstv
Ngalaba gọọmenti na-ebuso mpụ agha bụ EFCC anwuchiela Babachir Lawal, onye bụbu ode akwụkwọ nke gọọm̀entị etiti.
Ọnu na echuchitere EFCC bụ Samin Amaddin gwara BBC na Babachir Lawal zara oku EFCC kpọrọ ya n' ụtụtụ taa, ha gba ya ajụjụ ọnụ ma ha hapụghị ya.
O gara n'ihu si na ajụjụ ọnụ ahụ ka aga n'ihu echi.
Chere akụkọ a n'uju





