Nrụrụ aka: EFCC anwụdenwụghị Patience Jonathan

Ebe foto si, AFP
Ndị na-ebuso mpụ na awụwọ agha na Naịjirịa bụ EFCC adala na ụlọikpe bu ebe ha gara ịhụ ma ha aga anapụtanwụ nwunye onye bubu onyeisiala Naịjirịa bụ Patience Jonathan dolla nde asatọ na anọ (njere naira asaa na iri atọ na ise N7,035,000,).
Ụlọikpe ukwu nke dị na Legos ekweghị na EFCC ga eburụ ego a enwetara na ụlọakụ 15 laa.
Ọkaiwu Mojisola Olatoregun bu onye ikpe a di n'aka ya kwuru na okwu ego a di na ulọikpe abụọ ọzọ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:






