Ụlọikpe adọọla ndị omeiwu aka na ntị

Ebe foto si, Getty Images
Ụlọịkpe nke Abuja agwaala ndị omeiwu ala Naijirịa ka ha wepu aka na ihe gbasara iwu ọhụrụ nke ntụlịaka afọ nke a.
Okaiwu Ahmed Mohammed gwara ọnyeọbụla okwu nke a metụtara ka ha chere oge ụlọịkpe ga-ege ikpe nke a n'oge ọzọ.
Mohammed ji iwu ala dị iche iche were kwadọ nkpebi nke a.
Ụlọịkpe a ga-ege ikpe a ọzọ n'ụbọchị iri abụọ nke ọnwa a.
Akụkọ ka na-abịa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:






