Self Isolation: Uru na ọghọm dị na mmadụ isi n'ụlọ arụ ọrụ

Aha onyonyo, Uru na ọghọm dị na mmadụ isi n'ụlọ arụ ọrụ

Ọrịa coronavirus emeela ka emechie ọtụtụ ụlọọrụ ma nke gọọmentị ma nke ndị nkịtị.

Ugbua, ọtụtụ ndị mmadụ nọzị n'ụlọ wee na-arụ ọrụ.

Mana ọdịchaghị mfe ịnọ n'ụlọ arụ ọrụ n'ihi ihe nhịahụ dị icheiche dịka ọkụ latrik, ịntaneetị, na ndị ọzọ.

BBC Igbo na ụmụada Igbo abụọ nwere mkparịtaụka, ha wee kọọrọ anyị etu ọrụ ha si aga ugbua ha nọ n'ụlọ.

Ndị mere akụkọ a bụ Chukwunaeme Obiejesi na Vining Ogu.

coronavirus
coronavirus branding

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: