Champions League group stage draw: Onye ga-adabanye n'ọnụ agụ na nke afọ a?

Ndị ọgba bọọlụ

Ebe foto si, Getty Images

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Dịka a ga-ahọpụtara ndị a ga-enye nturuugo maka etu ha si gbaa n'afọ gara aga, a họpụtala ndị ga-ezute ibe nagba nke mbụ na nke afọ a.

Ndị dịka Manchester City na Shaktar Donetsk zutekwara ọzọ n'afọ a, dịka ha zutere n'afọ gara aga, ebe Liverpool na Napoli zutekwara onwe ha ọzọ.

A họpụtara Virgil Van Dijk dịka nwoke kacha gbaa n'asọmpi Champions League nke afọ 2018/2019.

Ọ gbawara Lionel Messi na Cristiano Ronaldo etitkọtara ha atọ aka, napụ ha ihe nrite nke a.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ndị ga-ezute ibe

Ndị ga-ezute ibe

Ebe foto si, Twitter/Champions League

N'otu A

PSG

REAL MADRID

CLUB BRUGGE

GALATASARAY

N'otu B

BAYERN MUNICH

TOTTENHAM

OLYMPIAKOS

CREVNA ZVEZDA

N'otu C

MANCHESTER CITY

SHAKTAR DONETSK

DINAMO ZAGREB

ATALANTA FC

N'otu D

JUVENTUS

ATHLETICO MADRID

BAYER LEVERKUSEN

LOKOMOTIV MOSCOW

N'otu E

LIVERPOOL

NAPOLI

FC SALZBURG

GENK

N'otu F

BARCELONA

BORUSSIA DORTMUND

INTER MILAN

SLAVIA PRAHA

N'otu G

ZENIT ST PETERSBURG

BENFICA

OLYMPIQUE LYONNAISE

RB LEIPZIG

N'otu H

CHELSEA

AJAX

VALENCIA

LILLE

A họpụtara Lionel Messi dịka ọkacha agba n'ihu nke asọmpi Champions League nke afọ 2018/2019.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

A họpụtara Frenkie De Jong nke Ajax dịka onye egwu etiti kacha gbaa n'afọ 2018/2019.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

A họpụtara Virgil Van Dijk nke Liverpool dịka oji azụ kacha gbaa n'afọ 2018/2019.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

A họpụtara Alisson Becker bụ oche goolu nke Liverpool dịka "aka kacha chee goolu na Champions League 2018/2019".

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Ndị na-akwado Chelsea, Tottenham, Liverpool, Manchester City, Real Madrid, Barcelona, Juventus nakwa otu egwuregwu ndị ọzọ chị obi n'aka.

Ha nọ na-eche ịnụ otu ebe ha ga-adabanye ma a malite nhọpụta otu ndị ga-anọ n'agba nke mbụ nke Champions League nke afọ 2019/2020.

Onye na-ahọpụta aha

Ebe foto si, EPA

Nkọwa foto, E tinyere otu ndị a n'ite n'ite, ebe e si họpụta ndị ga-ezute ibe.

Otu ndị ọzọ dịka Bayern Munich, Juventus, Borussia Dortmund, Atletico Madrid nakwa Paris Saint Germain (PSG), bụkwa kpọkịrịkpọ ndị nwereike inye ndị mmadụ ọbara mgbalielu.

Iko UEFA champions League

Ebe foto si, EPA

Nkọwa foto, Dịka Liverpool bụ ndị buliri iko asọmpi a n'afọ 2018/2019, ndị ọbụla ga-abanye n'otu ha nwereike ịga banye 'chaplet' ha na mmiri.

Ndị nwere agba dịka Cristiano Ronaldo, Lionel Messi nakwa Virgil Van Dijk bụ ndị a họpụtara maka inye nturuugo, wụchikwara ebe ahụ.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Emume a mere na Monaco dị na mba Frans.

Akụkọ ga-amasị gị:

Ihe nkiri a ga-amasị gị:

Aha onyonyo, Tottenham vs Liverpool: Kedụ nnụnnụ a ga-agbaji nku ya?