You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Barcelona atụrụ ụgo nke 25 n'asọmpi La Liga
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Barcelona chịkọrọ iko asọmpi La Liga nke afọ agbata 2017 na 2018 n'ọchịchị Ernsto Valverde nke mbụ dịka onye nchịkọta otu ahụ.
Lionel Messi nyere ọkpụ goolu atọ n'ime asọmpị ahụ nke gbatịkwuru ogogo Barcelona na tebụlụ La Liga.
Messi bụ onye nyerela goolu iri atọ na abụọ n'afọ a bụ onya kachasị enye goolu n'asọmpi La Liga.
Nke a bụ ugbo iri abụọ na ise Barcelona na-amabute iko La Liga, ebe ha ji nzọm ụkwụ asatọ na-eso ndị Real Madrid.