You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Rita Daniels: Ọ bụ ihe aṅụri na nwa m nwaanyị m kpọbatara Nollywood na-ewu ewu karịa m
Rita Daniels: Ọ bụ ihe aṅụri na nwa m nwaanyị m kpọbatara Nollywood na-ewu ewu karịa m
- Onye dere ya, Uche Akolisa
- Ndị mere akụkọ a, Senior Journalist
- Onye dere ya, Donald Wogu
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
Rita Daniel bụ Onye na-eme ejije Nollywood a ma ama ma burụkwa nne na onye nhazi Regina Daniels, bụkwa onye ejije.
N’ihe nkiri a, nwaanyị a zara ajụjụ ole na ole ngwangwa maka onwe ya, ọrụ ya nakwa ezinaụlọ ya.
Nke gụnyere asụsụ ole ọ mara asụ nke ọma nke gụnyere olu Igbo dị iche iche, asụsụ Yoroba nakwa Awụsa.
Ọzọ bụ ihe o chere maka nwa ya ị na-ewu ewu karịa ya na-agbanyeghị na ọ bụ ya kpọbatara nwa ya n'ihe eeeeeeejije Nollywood.
O kwukwara banyere ụbọchị ọ gaghị echefu echefu bụ ụbọchị nnwanne ya nwoke nwụrụ bụ o kwuru na ọ nwụrụ ụbọchị Ekeresimesi.
Kirie ya n'uju: