Coronavirus in Africa: 'Ebumnobi m bụ ịhụ na ụmụnwaanyị di ime agaghị na-enwe nchekasị'
Dkt Jemimah Muthoni bụ dọkịta ọmụmụ nwa na mba Kenya ekwuola etu o si enyere ụmụnwaanyị dị ime aka ọkachasị n'oge coronavirus a.
Muthoni na-arụ n'ụlọọgwụ Kenyatta National n'isi obodo Nairobi, kọwara etu o si malite atụmatụ ọ kpọrọ "Wheels For Life".
Ọ kọwara etu ozi o zipuru na Twitter nke wuru ewu si bido atụmatụ a.
Atụmatụ ahụ na-enye ụmụnwaanyị ime na-eme maọbụ ndị nwere gbatagbata ọbụla n'abalị gbasara afọ ime ha maọbụ nwa ha, ohere ịnweta ụgbọala njem.
O kwuru na ebumnobi ya bụ ịhụ na ụmụnwaanyị di ime agaghị na-enwe nchekasị.
- Obodo na-anaghị ekwe nwaanyị mụọ nwa n'ebe ha
- Ihe 10 ụmụwaanyị dị ime ekwesighị ime
- Ite ime o kwesiri ịbụ ihe iwu n'amachịghị?
- Nwaanyị a mụrụ nwa n'afọ 66 ya
- Ihe nwere ike ibute ọnwụ nwaanyị di ya hapụrụ ka ọ mụọ nwa n'ụlọ - Dọkịnta
- Etu ụmụnwaanyị dị ime ga-esi chekwaa onwe ha n'oge Covid-19
- Etu ụfọdụ ụmụnwaanyị si egbochi ịtụrụ ime n'oge 'lockdown' a

