NASS 9th Assembly: Lee ndị nọchịri anya gị n'ụlọomeiwu

Chukwuka Utazi

Ebe foto si, Chukwuka Utazi

Nkọwa foto, Chukwuka Utazi na-anọchite anya Enugu North

Ụbọchị iri na otu nke ọnwa Jun afọ 2020 mere otu afọ kemgbe ndị omewiu a kpọrọ "9th Assembly" banyere ọchịchị.

Dịka iwu Naịjirịa hiwere, e nwere ndị ụlọomeiwu ukwu atọ kwa steeti ma nwee ndị ụlọọmeiwu nta dịka etu steeti ọbụla ha.

Mana aha mmadụ ole n'ime ndị a ka ị ma?

Lee ebe anyị depụtara aha ndị omeiwu ukwu na nke nta ma ị chọọ ịkpọtụrụ ha maka ihe gbasara obodo gị.

Ụlọomeiwu ukwu

Abia

Aha onyonyo, Mkparịtaụka ebe Sinetọ Abaribe kọwapụtara iwe ndị Igbo ebe onyeisiala Muhammadu Buhari nọ.

Enyinnaya Harcourt Abaribe - Abia-South

Orji Uzor Kalu - Abia North

Theodore Ahamefula Orji - Abia Central

Anambra

Sịnetọ Ifeanyi Ubah

Ebe foto si, Ifeanyi Ubah/Facebook

Nkọwa foto, Ifeanyi Ubah

Adaeze Stella Oduah - Anambra North

Ekwunife Lilian Uche - Anambra Central

Ifeanyi Patrick Ubah - Anambra South

Ebonyi

Joseph Obinna Ogba - Ebonyi Central

Michael Ama Nnachi - Ebonyi South

Samuel Ominyi Egwu - Ebonyi North

Enugu

Chimaroke Nnamani

Ebe foto si, Facebook/Nnamani

Nkọwa foto, Chimaroke Nnamani

Chimaroke Ogbonnia Nnamani - Enugu East

Chukwuka Utazi - Enugu North

Ike Ekweremadu - Enugu West

Imo

Benjamin Uwajumogu

Ebe foto si, BuWAJUMOGU/tWITTER

Nkọwa foto, Uwajumogu nwụrụ n'ọnwa disemba afọ 2019

Benjamin Uwajumogu - Imo North (nwụrụ anwụ n'afọ 2019)

Ezenwa Francis Onyewuchi - Imo East

Rochas Okorocha - Imo West

Ụlọomeiwu nta

Abia

Nkeiru Onyejeocha

Ebe foto si, Twitter/Nkeiru Onyejeocha

Nkọwa foto, Nkeiru Onyejeocha na-anọchite anya Isuikwuato na Umunneochi nke Abia Steeti

Benjamin Okezie Kalu - Bende

Darlington Gideon Nwokocha - Isiala Ngwa North

Nkeiruka Chidubem Onyejeocha - Isuikwato/Umunneochi

Prestige Chinedu Ossy - Aba North/South

Samuel Ifeanyi Onuigbo - Ikwuano/Umuahia North/South

Solomon Ezinwa onyemaobi Adaelu - Obingwa/Osisioma/Ugbunagbo

Uko Ndukwe Nkole - Arochukwu/Ohafia

Uzoma Nkem Abonta - Ukwa East/Ukwa West

Anambra

Obinna Chidoka

Ebe foto si, Twitter/Obinna Chidoka

Nkọwa foto, Obinna Chidoka na-anọchite anya ndị Idemmili Nọt na Saụt

Chinedu Benjamin Obidigwe - Anambra East/West

Chris Emeka Azubogu - Nnewi North/South/Ekwusigo

Ekene Vincent Ofumelu - Oyi/Ayamelum

Ezenwankwo Okwudili Christopher - Orumba North/South

Ifeanyi Chudy Momah - Ihiala

Lynda C Chuba ikpeazu - Onitsha North/South

Obinna Chidoka - Idemili North/South

Samuel Chinedu Onwuaso- Awka North/South

Umeoji Chukwuma Michael - Aguta

Valentine Ogbonna Ayika - Anaocha/Njikoka/Dunukofia

Wilfred Chukwuka Onyema - Ogbaru

Ebonyi

Iduma Enwo Igariwey

Ebe foto si, Facebook/Iduma Enwo Igariwey

Nkọwa foto, Iduma Enwo Igariwey na-anọchi anya Afikpo Nọt na Saụt

Anayo Edwin Nwonu - Ezza North/Ishielu

Chukwuma Nwazunku - Ohaukwu/Ebonyi

Iduma Enwo Igariwey - Afikpo North/Afikpo South

Makwe Livinus Makwe - Ivo/Ohaozara/Onicha

Ogbee Nweru Lazarus - Ikwo/Ezza South

Sylvester Obinna Ogbaga - Abakaliki/Izzi

Enugu

Nnolim John Nnaji

Ebe foto si, Facebook/Nnolim John

Nkọwa foto, Nnolim John Nnaji na-anọchite anya ndị Nkanu East na West

Dennis Oguerinwa Amadi - Ezeagu/Udi

Martins George Oke - Igbo-Etiti/Uzo-Uwani

Nnolim John Nnaji - Nkanu East/Nkanu West

Ofor Gregory Chukwuegbo - Enugu North/South

Patrick Oziokoja Asadu - Nsukka/Igbo-Eze South

Prince cornelius Nnaedozie Nnaji - Enugu East/Isi-Uzo

Simon Chukwuemeka Atigwe - Igboeze North/Udenu

Toby Okey Okechukwu - Aninri/Agwu/Oji-uzo

Imo

Paschal Chigozie Obi

Ebe foto si, Paschal Obi

Nkọwa foto, Paschal Chigozie Obi na-anọchite anya ndị Ideatọ Nọt na Saụt

Bede Uchenna Eke - Aboh Mbaise/Ngor Okpala

Chukwuemeka Nwajuba - Ehimembano/ihitte Uboma/Obowo

Emeka Martins Chinedu - Ahiazu Mbaise/Ezinihitte

Henry Ndochukwu Nwawuba - Mbaitolu/ikeduru

Ikenna Onyechere Elezieanya - Owerri Municipal/Owerri North/West

Jerry Alagbaoso - Orlu/Oru East/Orsu

Kingsley Chima Uju - Oguta/Ohaji-Egbema/Oru West

Obinna Kingsley Onuwubuariri - Isiala Mbano/Okigwe/Onuimo

Ozurigbo Ugonna- Isu/Njaba/Nkwerre/Nwangele

Paschal Chigozie Obi - Ideato North /South