Lockdown Ease: Etu ụfọdụ akụkụ mpaghara ọwụwa anyanwụ dị ka akwụsịtụrụ Lockdown

ụlọakụ
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Taa bụ ụbọchị anọ nke ọnwa Mee 2020, ka Naịjirịa malitere ịlaghachị n'etu ndụ dịbu tupu e mee 'lockdown' n'ihi coronavirus.Mana ndị mmadụ egere gọọmentị ntị n'iwu niile gọọmentị kwuru bụ ihe a ga-eme iji gaa n'ihu n'udo?

Gọọmentị tinyere ụfọdụ iwu gụnyere :

1) onye ọbụla ga-ekpuriri mkpuchi imi ma ọ pụta n'ezi

2) Onye ọbụla nọsapụ anọsapụ bụ nke a kpọrọ "social distancing" na Bekee

3) Onye ọbụla gbaa mbọ na-akwọ aka ma a gụrụ gụrụ, wdgz.Mana ihe ndị a emere taa ka ndị mmadụ malitere ịpụta ezi?

Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia maka ihe ha hụrụ: @Coal_City kwuru na ahịa Ọgbete zụrụ n'Enugwu, mana e kweghị ka ndị eyighi mkpuchi imi bata n'ime ahịa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@AmbMcDons tinyere foto gosiri igwurube mmadụ n'ahịa Ọgbete, ebe ụfọdụ yi mkpuchi imi ebe ndị ọzọ eyighi.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ndị Abịa Facts Newspaper tinyere Ihe nkiri gosiri ka igwe mmadụ si nukọrọ na-agafa akwammiri Niger bụ oke dị n'etiti Anambara na Delta steeti.

@tope_bisade tinyere ihe nkiri gosiri ka ndị mmadụ si nọrọjuo n'ime ụgbọala na Legọs, n'agbanyeghị na gọọmentị gwara ndị na-akwọ ụgbọala ebula ọtụtụ mmadụ n'otu oge.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@tope_bisade gosikwara etu ndị mmadụ si ju ma ghara ịnọsapụ anọsapụ n'ụlọakụ, dịka ha na-azọ ụzọ ka ha nwee ike ịbanye n'ime ụlọakụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@r3al__AJ kwuru na ebe a na-adọrọ ego juru eju ma na Legọs ma n'Abụja, ma kwuo na ọ dị ka ọ bụ ekpere ka ndị mmadụ ga-eji na-echekwa onwe ha.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Etu ụfọdụ akụkụ mpaghara ọwụwa anyanwụ dị ka akwụsịtụrụ Lockdown

Eke Awka

N'Anamabara, ndị bịara Eke Awka ekpụghị "Facemask"

Ndị mmadụ na-ekwo n'ahia akpọrọ Eke Awka.

Eke Awka

Ebe foto si, BBC

Ụgbọala juputere n'ahịa ahụ.

Okporoụzọ secretariat dị n'Anambra

Okporoụzọ secretariat dị n'Anambra ekwuochaghị ekwo etu o si ekwo na mbụ.

Aroma Junction dị n'Awka

Ahụghịkwa kpachị kpachị na-adị na "Aroma junction" taa bụ ụbọchị emepenatara obodo.

Ụlọ ahịa emepewala ntakịrị ntakịrị n'Enugwu

Ahịa 'Timber Shed' dị n'Enugu

Dịka gọmentị Enugwu siri kwuputa, ọdụ ahịa Main Market Enugwu ejirila nwayọọ na-emepe tata bụ ụbọchị anọ nke Mee.

Gọmenti nyere ndị ahịa ahụ iwu ka ha malite tata rebe ihe nrị na ọgwụ tata site n'elekere asatọ nke ụtụtụ kwụsi na elekere abụọ nke ehihe.

BBC gagharịrị gburu gburu Enugwu, wee hụ na ụlọ ahịa ndị nọ na streeti ka gbachiri agbachi, mana ọtụtụ mmadụ apụtawala iro.

Ndị mmadụ kwogara n'ụlọakụ dị n'Enugu

Ahịa Kenyatta Enugwu gbachiri agbachi ebe ndị nri nọ n'ihu ya na-azụ ahịa.

Ahịa Main Market dị n'Enugu

N'Anamabara, ndị bịara Eke Awka ekpụghị "Facemask"

Eke Awka

Ndị mmadụ na-ekwo n'ahia akpọrọ Eke Awka.

Eke Awka

Ebe foto si, BBC

Ụgbọala juputere n'ahịa ahụ.

Okporoụzọ secretariat dị n'Anambra

Okporoụzọ secretariat dị n'Anambra ekwuochaghị ekwo etu o si ekwo na mbụ.

Aroma Junction dị n'Awka

Ahụghịkwa kpachị kpachị na-adị na "Aroma junction" taa bụ ụbọchị emepenatara obodo.

Na Legs,

Ahịa Ladipo dị na Legọs

Ndị ahịa Ladipo kwopụtara imata ebe ha ga-amalite wee zụwa ahịa ha.

Ahia Ladipo dị na Legọs

Anyị ga na-ewetere ụnụ ka steeti dị iche si emepenata ebe a ka e mechara Lockdown ruo izu ụka anọ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: