Christmas Travel Tips: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị maka ọdachi ụgbọala

Aha onyonyo, Ọkwọ ụgbọala, lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị maka ọdachi

Ọtụtụ mgbe ka ihe mberede okporoụzọ na-eme n'ihi akpachapụghị anya nke onye na-akwọ ụgbọala.

O nwere ike bụrụ na onye ọkwọụgbọala ji otu aka aza ekwentị ma were aka nke ọzọ na-anya ụgbọala.

Oge ụfọdụ kwa, ụra nwere ike iburu onye na-akwọ ụgbọala mee ya ka o tinye isi n'ọhịa.

Hyginus Omeje onye ọrụ nchekwa okporoụzọ bụ 'Road Safety' na Bekee kọwaara BBC etu ọkwọụgbọala ga-esi kpachapụ anya iji gbalahụ ọdachi okporoụzọ.

Gere ihe Omeje kwuru n'ihe nkiri a.

Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Vining Ogu.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Ihe nkiri ga-amasị gị:

Aha onyonyo, “Ihe ga-akwụsị ọgụ Agila(Benue) na Ngbo(Ebonyi) bụ itinye oke-ala”...Chairman Ohaukwu LGA