Car maintenance: Lee ihe ndị ị kwesịrị ime tupu ị nyapụ ụgbọala gị kwa ụbọchị
Ị bụ ọkwọụgbọala na-amaghị ọnọdụ ụfọdụ akụrụngwa dị mkpa n'ụgbọala gị?
Akụkọ a ga-emepe gị anya.
Ụfọdụ oge ka ndị mmadụ amaghị na ha kwesịrị inyocharịrị ọnọdụ ụfọdụ ihe n'ime ụgbọala tupu e buru ya pụọ, ka ọ ghara ibusa gị n'ụzọ.
Ihe ndị dị ka mmiri 'radiator', mmanụ ụgbọala nakwa ihe ndị ọzọ.
Tinye anya n'ihe nkiri a ka ị mụta otu ihe maọbụ abụọ maka ụgbọala gị.
Ndị mere ihe nkiri a: Chimamaka Ihenacho, Chiagozie Nwonwu na Chiemela Peter


