Ụlọelu a rụrụ n'elu ụgbọala

Aha onyonyo, Ụlọelu arụrụ n'elu ụgbọala

Ọ na-amasị Onye Itiopia bụ Abinet Tadesse ị nọ n'ime ụgbọala ya.

Ọ chọkwara ebe ọ ga-ebi.

Ọ chọpụtara etu ọ ga-eji gbuo mkpa. Ọ rụrụ ụlọelu nwere mkpuru atọ n'elu ụgbọala a.

Ya bu ihe na-ada ebube.

Ndị mere akụko a bụ Yadeta Berhanu, Firaol Belay na Habtamu Tibebu.

Akụkọ ga-amasị gị