Imo State: Obodo Imerienwe ebe enwe na mmadụ bụ nwanne

Aha onyonyo, Imerienwe obodo enwe na mmadụ bụ nwanne

Obodo Imerienwe dị n'okpuruọchịchị Ngọr Ọkpala Imo Steeti kọwara ihe jịkọtara ha na anụ enwe mere e ji kpọọ ha 'Imerienwe'.

Ndị ichie abụọ gụnyere Eze Austin Uwadiegwu Ekechi na Nnadi Chiagorom Nkwocha kọwara etu ha si mara Imerienwe si malite.

N'agbanyeghi na e nwere akụkọ dị iche iche banyere mmalite Imerienwe, nke bụ isiokwu bụ na ha anaghị eri enwe ruo taa.

Kirie akụkọ n'uju

Ndị mere ya bụ Ikechukwu Kalu, Vining Ogu na Nnamdi Agbanelo.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: