Imo state: N' Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa

Aha onyonyo, Lee ụmụanụmanụ dị icheiche bi n'ogige ha n'Imo steeti

Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ n'ogige ha dị n' Imo steeti.

E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma.