Southeast Politics: Mbaka, ị bụghị onye Yahoo Pastor - Charly Boy

Charly Boy bụ otiegwu a ma ama na Naịjirịa, ma bụrụkwa onye ọnụ ya na-eru n'okwu banyere ihe na-eme na Naịjirịa, ọkachasị ebe ọ na-emetụta etu ndị na-achị si achị.

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Charly Boy dụrụ ndị a na-achị ọdụ ma sị ka ha gbado anya n'etu e si achị ha nakwa hụ na ndị na-achị mba Naịjirịa jidere ha ọfọ.

Gee ya ntị n'ihe nkiri dị n'elu.

Akụkọ ga-amasị gị