Charly Boy: Nnamdi Kanu ekwuteghi ya, Naịjirịa abụghị 'zoo'

Charly Boy bụ onye ama ama maka ịchọ ka ndị ọha Naịjirịa nwete ezigbote ọchịchị.

Ka a na-ahazi ntuliaka nke 2019, ọ gwara BBC na ndi ntoroọbịa adịghị eme ihe ha kwesiri ịme.

Ọ sị na ha na-arapụ ka ndị ndọrọndọrọ ọchịchi na-aghọgbụ ha.

Na nkọwa ya, Charly Boy sị na ọ bụ ndị ntoroọbịa bu gọọmentị.

Gee ya nti n'elu.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: