You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ndụmọdụ pụrụiche Charly Boy nyere ndị na-abanye alụmdinanwunye
Charly Boy na nwunye ya bụ Lady Di mere emume mmekwata ọlụlụ ha n'ọnwa Decemba 2018.
BBC Igbo gara ka ọ gwa anyị etu ha si nọrọ na ya bụ njem ruo afọ iri anọ a ha rugoro.
Charly Boy, bụkwa onye eji Charles Oputa mara, gwara BBC Igbo na ihe kachasị mkpa bụ ka di na nwunye bụrụ ọyị.
Gee ya ntị ka ịnụta ndụmọdụ ndị ọzọ onyere Igbo.