Kobe Bryant: Ihe asaa ị kwesiri ịma maka nwoke a

Kobe Bryant

Ebe foto si, Getty Images

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Kobe na nwa ya nwaanyị gbara afọ iri na atọ bụ Gianna so n'ime mmadụ itoolu nwụrụ na mberede ụgbọelu n'obodo Kalabasa dị na Kalịfonịa.

Bryant nwụrụ n'afọ iri anọ na otu, ọtụtu ndị mmadụ nke gụnyere Barack Obama na ọtụtụ ndị ọzọ na-eru uju maka ọnwụ ya.

Kobe Bryant na nwa ya nwaanyị

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Kobe Bryant na nwa ya nwaanyị

Bryant bụ onye egwu bọọlụ nkata a ma ama n'ụwa niile.

Nna ya bụ Joe Bryant tụkwara bọọlụ nkata n'agba NBA nke mba Amerịka.

Lee ihe ise ịkwesiri ịma maka Kobe Bryant

1. Kobe Bryant turu ugo dịka onye kachasị n'egwuregwu bọọlụ nkata nke mba Amerịka ugboro ise

2. Ọ tụụrụ ndị otu Los Angeles Lakers bọọlụ afọ iri abụọ (20).

3. Bryant lara ezumike nka n'afọ 2016.

4. Ọ bụ kwa onye kachasị n'egwuregwu nkata bọọlụ nke afọ 2008.

5. Ọ bụ naanị ya bụ onye nweterela akara narị iri atọ (300) n'afọ iri atọ na anọ (34).

6. Kobe Bryant eturukwala ugo n'emume ndị kacha mee ihe onyonyo nke "Oscar" maka ihe onyonyo o mere nke a kpọrọ "Dear Basketball".

7. N'afọ 2003 ka e boro ya ebubo ịwakpo nwaanyị kama e mechara tụghapụ ya bu ikpe n'ụlọikpe.

Ihe ikpeazụ o kwuru n'akara Twitter ya bụ ikele ogbo ya bụ Lebron James maka ịgafe ya n'ọkwa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ihe ndị mmadụ nwere ikwu maka ọnwụ Kobe Bryant

Barack Obama

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Donald Trump

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3