Soundcity MVP Awards: Burna Boy, Naira Marley na Rema nwetara ntụrụ ugo

Ebe foto si, Getty Images
Ndị ọzọ ritere nturuugo n'emume a bụ Teni, Tiwa Savage,Joeboi,Naira MArley,Rema,Davido na Dj Spinall.
Ndị oti egwu Diamond Platnumz, Big Tril na Tiwa Savage sọ na ndị tiri egwu na ya bụ ihe emume emere na Eko Convention centre nke dị na Legos na abali ụbọchi iri na otu nke ọnwa Jenuarị afọ 2020.
Lee ndị niile nwetara ihe ntụrụugo n'emume a
Onye ọhụrụ kacha eti egwu
FireBoy DML (NG)
JoeBoy (NG)
Marioo (TZ)
Rema (NG) - Meriri ya
Simmy (SA)
Wendy Shay (GH)

Ebe foto si, Twitter/Soundcity Africa
Ndị tịkọrọ ewgu kacha mma
Blow My Mind - Davido [NG]
Daz How Star Do - Skibii [NG]
Gugulethu - Prince Kaybee [SA] -Meriri ya
Jama - DJ Mic Smith [GH]
Killin Dem - Burna Boy [NG]
Inama - Diamond PlatNumz [TZ]
Egwu 'Pop' kacha mma
Innos B [CG]
Nandy [TZ]
JoeBoy [NG] - Meriri ya
Otile Brown [KE]
Kizz Daniel [NG]
Teni [NG]
Mayorkun [NG]
Rayvanny [TZ]
Naira Marley [NG]
Egwu 'Hip Hop' kacha mma
BlaqBonez (NG)
Falz (NG)
KHALIGRAPH Jones (KE) - Meriri ya
Kwesta (SA)
Medikal (GH)
Shinski (KE)
Sarkodie (GH)
Reminisce (NG)
Ricky Rick (SA)
Zakwe (SA)
Otu mmadụ abụọ kacha mma
Black Motion (SA)
Blaq diamond (SA)
DopeNation (GH) - Meriri ya
Ethic (KE)
Show Dem Camp (NG)
Toofan (TG)
Onye kacha emepụta egwu nke afọ a
Cracker (NG)
Prince Kaybee (SA)
Jay Synth (NG)
Kel P (NG)
MOG (GH)
Ozedikus (NG)
Pheelz (NG)
Rexxie (NG) - Meriri ya
S2Kizzy (TZ)
Nwaanyị kacha eti egwu nke afọ a
Betty G (ETH)
Daphne (CMR)
Nandy (TZ)
Sho Madjozi (SA)
Teni (NG) - Meriri ya
Tiwa Savage (NG)
Yemi Alade (NG)
Nwoke kacha eti egwu nke afọ a
Burna Boy (NG) - Meriri ya
Davido (NG)
Diamond Platnumz (TZ)
King Promise (GH)
Sjava (SA)
Wizkid (NG)
Zlatan (NG)
'DJ' kacha n'Afrịka nke afọ a
DJ Creme De La Creme (KE)
DJ Kaywise (NG)
DJ Neptune (NG)
DJ Spinall (NG) - Meriri ya
DJ Vyrusky (GH)
DJ Zinhle (SA)
'Digital Artiste' nke afọ a
Cassper Nyovest [SA]
Davido [NG] - Meriri ya
Diamond Platnumz [TZ]
Kizz Daniel [NG]
Mr Eazi [NG]
Yemi Alade [NG]
Wizkid [NG]
Nke ndị mmadụ kacha gee
Baby - JoeBoy (NG)
Dumebi - Rema (NG)
Fetch your Life - Prince Kaybee (SA)
Jealous - Fireboy DML (NG) - Meriri ya
Jama - DJ Mic Smith (GH)
Kainama - Harmonize (TZ)
Killin Dem - BurnaBoy (NG)
Kpo K3K3 - StoneBwoy (GH)
Oil & Gas - Olamide (NG)
Nke ndị mmadụ kacha lee
49-99 - Tiwa Savage (NG)
Able God - Chinko Ekun (NG)
Banomoya - Prince Kaybee (SA)
My Level - Shatta Wale (GH)
On The Low - Burna Boy (NG)
Soapy - Naira Marley (NG) - Meriri ya
Tetema - Rayvanny (TZ)
Zanku (Legwork) - Zlatan (NG)
Ihe onyonyo nke afọ a
49-99 - Tiwa Savage by Meji Alabi (NG) - Meriri ya
Dangote - Burna Boy by Clarence Peters (NG)
Jericho - Simi by Adasa Cookey (NG)
Ngwa - Blick Bassy by Tebego Malope (SA)
Ohema - Kuami Eugene by Rex (GH)
Egwu kacha n'afọ a
Jealous - FireBoy DML (NG)
Killin Dem - Burna Boy (NG) - Meriri ya
Malwhede - King Monada (SA)
Soapy - Naira Marley (NG)
Tetema - Rayvanny (TZ)
Zanku (Legwork) - Zlatan (NG)
Baby - JoeBoy (NG)
Case - Teni (NG)
Dumebi - Rema (NG)
Fetch Your Life - Prince Kaybee (SA)
Jama - DJ Mic Smith(GH)
Oti egwu kacha n'Afrịka nke afọ a
Burna Boy (NG) - Meriri ya
Davido (NG)
Diamond Platnumz (TZ)
Shatta Wale (GH)
ShoMadjozi (SA)
Tiwa Savage (NG)
Wizkid (NG)
Yemi Alade (NG)
Onye kacha enyere ndị onweghi etu ọha ha aka : DJ Cuppy - Meriri ya
Onye Kacha n'egwuregwu : Anthony Joshua - Meriri ya
Onye kacha na 'Social Entrepreneurship' na 'Digital Influence' : Bright Jaja - Meriri ya
Onye kacha na-idozi obodo na ndọrọndọrọ ọchịchị: Adebola Williams & Jude Jideonwo - Meriri ya
Onye nruruugo na iti egwu : Innocent Idibia (2Baba) - Meriri ya












