Bleaching the skin: Ụzọ ọzọ ndị mmadụ si achọ ịcha ọcha

Ebe foto si, Getty Images
- Onye dere ya, Chioma Obianinwa
- Ndị mere akụkọ a, Senior Broadcast Journalist, Igbo
- Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2
Nwanne ihe anya hụrụ gbasara ụzọ ọhụrụ ụmụnwaanyị si agbanwe ahụ ha ka ha chaa ọcha dịkwa egwu.
Nke a mere ka ndị mmadụ bido gosiwe mgbagọjụ anya ha maka atụmaatụ a ndị na-eme ya kwuru na ọ nọ ọnụ puku naịra iri atọ.
Lekwa ụfọdụ ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia
@aquillox kwuru na nke a riri ya ọnụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@Jason_Cryptoz kwuru na ahụ mara ya riri mgbe o kiriri atụmaatụ a n'onyonyo na-efegharịnu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@Amsantiedo kwuru na ndị a egbuo ndị a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@DohdohChichi kwuru na ọ bụ onye isi oji etu ahụ ya si acha na-amasị mere ihe a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Lee ụzọ ole na ole ndị mmadụ si eji ude acha ọcha
Dkta Chidinma Gab-Okafor kpọpụtara ụzọ anọ a dịka etu ndị mmadụ si eji awụchapụ elu ahụ ha.
- Nchagharịtụ(Toning)
- Isi n'oji fere ọcha(Whitening)
- I ji ude wepụ pimpụlụ(Clarifying)
- Nchagharịtụ karịa etu isi achabu(Lightening)
Dkta Gab-Okafor kwuru na nne ji udiri icha ọcha ọbụla bụ ihe bekee kpọrọ Bleaching.
I mana ite ude ga-acha gị ọcha nwereike ị na-agị ịmụ nwa?
Ihe ndị a socha bụrụ ọghọm dị n'ịwụchapụ elu ahụ mmadụ.
- Ahụ gbagọrọ agbagọ
- Ngosi eriri ime ahụ (Visble vain)
- Nje
- Mmerụ ahụ anaghị ala ala
- Ihu fanta , ọkpa koku
- Aka unere amịrị amị
- Araghụhị ụra ọfụma
- Ọria akpụ nke elu ahụ
- O na-emetụta afọ ime
Akụkụ ahụ gị ịwụchapụ elu ahụ nwereike ịla n'iyi
- Ụbụrụ
- Umejuanụ
- Ọbara
- Elu ahụ
- Akịrị











