National ID card: 'Kama m ga-akwụ N3000 maka 'ID card' m were ya taa suya'

Ebe foto si, @nimc_ng
Iwe na-ewe ọtụtụ ndị Naịjirịa banyere ụgwọ ndị National Identity Management Commission (NIMC) sị na a ga na-akwụzị.
Ndị ụlọọrụ NIMC dere n'elu Twitter sị na ndị mmadụ ga-amalite ịkwụ puku naịra atọ maka ịgbata ọzọ ma oge nke gị gafee, ebe ị ga-eji puku naịra ise wee nweta ọzọ ma ọ bụrụ na o fuola.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Nke a kpalitere iwe n'ime obi ndị Naịjirịa, nke mere ka ha bịa gbọpụta ọnụma ha n'elu Twitter n'ụzọ dị iche iche.
Lee ihe ha kwuru:
@_omoissy kwuru sị na kama ọ ga-eji ego ya gbata kaadị ọzọ, o were ya taa suya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@HenshawKate bụ ome ihe nkiri na Nollywood tinyere ọnụ ma jụọ sị "kedụ etu ị ga-esi kwụọ ụgwọ iweta kaadị ọzọ ma ọ bụrụ ma i nwebughi ya na mbụ?"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@Warepamorsammy kwuru na ọ pụtara na mmadụ agaghị abụzị onye Naịjirịa ọzọ ma ọ bụrụ na oge kaadị njirimara gị gafee?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@UNCLE_AJALA kwuru sị na ọ dịzị ka gọọmentị Naịjria ọ na-anazị ndị Naịjirịa ụtụ n'elu ihe niile.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
@anyasi_emma sị na o nwetebeghi kaadị njirimara nke ya n'agbanyeghi na o debanyere aha maka ya kemgbe afọ 2014.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Ihe NIMC nwere ikwu
NIMC gụpụtara ụlọọrụ ndị nke ị ga na-eji kaadị njirimara gị agakwu tupu ị mee ihe ọbụla gbasara ha.
Ụlọorụ ndị dị ka Joint Admissions and Matriculation Board (Jamb), Nigerian Communication Commission (NCC), Central Bank of Nigeria (CBN), nakwa ndị ọzọ, so na ndị ha kpọrọ aha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7

End of X post, 8
Akụkọ ga-amasị gị: