Stanley Nwabia: Ihe na-ewute ndị mmadụ maka ọnwụ nwoke a

Nwabia

Ebe foto si, Stanley Nwabia Twitter Handle

Nkọwa foto, Nwabia na-ejikarị akara Twitter ya akwado otu PDP
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Stanley Nwabia, onye a ma ama n'elu Twitter anwụọla dịka ọ gbachara afọ iri anọ na atọ.

Ndị ezinụlọ ya kwuru na ọ nwụrụ n'ụzụ ụtụtụ ụbọchị ụka bụ 29 Sepụtemba mgbe usoro e ji etinye ọbara n'ahụ ya agaghị nke ọma dịka ụlọọrụ mgbasa ozi 'Premium Times' si depụta.

Ụfọdụ ndị enyi ya ekwupụtala na Twitter maka ọnwụ ya ma na-eto ya etu o si bụrụ ọnụ na-ekwusike maka etu ndọrọndọrọ ọchịchị si aga na Naịjirịa.

Ihe ndị eji mara Stanley Nwabia mgbe ọ dị ndụ

  • O na-eji akara Twitter ya akatọ ndọrọndọrọ ọchịchị na-ezighị ezi.
  • Ọ na-akwadokarị pati 'Peoples Democratic Party' n'akara twitter ya (@MrStanleyNwabia).
  • Ọ na-akatọkarị otu ndọrọndọrọ ọchịchị na-achị Naịjịra ugbua bụ 'All Progressive Congress' nke mere ndị mmadụ kwunyere pati a na-agwakarị ya okwu ọjọ.
  • Ọ bụ onye Abia Steeti mana a mụrụ ya na Lagos.
  • O nwere otu nwunye mụtaara ya ụmụ anọ.

Lekwa ihe ndị mmadụ na-ekwu na Twitter maka ọnwụ ya

Onye bụbụ osote onyeisiala Naịjirịa , Atiku Abubakar kwuru na o na-ekele Nwabia maka etu o si kwado pati PDP mgbe ọ dị ndụ.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@gentleojay na-ekwu na ọ bụ ọrịa gburu nwa amadi a

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@TosinOlugbenga kwuru onye amamihe nke ukwuu anwụọla.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@UchePOkoye na-eto Nwabia maka etu o si ewepụ ụjọ ma kwuo ihe kwesiri ka ekwuo.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@MrOdanz kwuru na ọnwụ Nwabia gbawara ya obi.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Akụkọ ndị ga-amasị gị