Pastor Adeboye: Gbaara njọ anụahụ ọsọ - Adeboye

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Akụkọ dị mkpa:

Gbanarị njọ nke anụahụ - Adeboye

Ụkọchukwu Adeboye

Ebe foto si, @PastorEAAdeboye

Onyeisi ụlọụka Redeem bụ Enoch Adeboye adọọla ndị ụkọchukwu ibe ya aka na ntị ka rie mbọmbọ ọsọ n'ihụ ọnwụnwa ọbụla metụtara njọ anụahụ.

Adeboye gara n'ihu kwuo na onweghi njọ ọbụla zoro ezo n'okpuru anyanwụ, na agaghị apụta ihe nwa mgbe nta.

Anambra na Rivers enweteela Kọmishịọna ndị uweojii ọhụrụ

Onyeisi ndị uweojii bụ Mohammed Adamu

Ebe foto si, Nigeria Police Force/Twitter

Ndị Anambra na River Steeti enwetela kọmịshịọna ndị uweojii ọhụrụ dịka ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na Naịjirịa bụ Frank Mba si kwuo n'ụbọchị Fraịde.

Abang John bụ zi kọmịshịona uweojii n'Anambra Steeti ebe DanDaura Mustapha bụbu nke Anambra bụzị Kọmishịọna Uweojii nke River Steeti ugbua.

Na Botswana

Ụmụnwaanyị na-esusu ọnụ

Ebe foto si, Getty Images

Gọọmentị mba Botswana ekwuola na ha ga-aga n'ụlọikpe mkpegharị gaa ma aka n'ihu banyere ikpe nyere ikike ka nwoke na nwoke , nwaanyị na nwaanyị nwe mmekọrịta.

Ọkaiwu ukwu nke gọọmentị mba ahụ bụ Abraham Keetshade kwuru na ndị ọkaikpe kpere ikpe ahụ jehiere ejehie.

N'egwuregwu

Super Eagles nke Naịjirịa

Ebe foto si, Getty Images

Super Eagles nke Naịjirịa ezila ndị Indomitable Lions nke Kameroon ihe ọkụ ji ntị oke e me site n'iji ọkpụ goolu atọ asatara abụọ merie ha n'asọmpi Iko Afrịca.

Kameroon gbara mbọ ha niile mana Naịjirịa kwechiri ka ajọ ọnwụ rue mgbe asọmpi a gwụrụ.

Nkeji:

Aha nkeananụānụ, Akụkọ ga-amasị gị ị ga-achọ ikọ taa niile

PDP sị Elumelu na ndi ọzọ ga zutu ike n'ihe banyere pati ha

Ndudi Elumelu

Ebe foto si, @OfficialPDPNig

Omeiwu Ndụdị Elumelu sị na ogbagwojuru ya anya etu pati ya bụ Peoples Democratic Party (PDP) jii mee ngwangnwa si ka ya na mmadụ asaa ọzọ ga zuo ike nwa mgbe nta.

Elumelu bụ onye na-anọchite anya Aniocha/Oshimili n'Ụlọ Omeiwu nke obele bụ onye aka na-achị Ụlọ omeiwu bụ Femi Gbajabịamila hopụtara dịka onyeisi pati akachasị.

PDP n'osi ha zịgara Gbajabiamila kwuburu na ọ bụ Kingsley Chinda ka ha chọrọ na ha bụ oche.

Gbajabiamila gbajọrọ ihe PDP kwuru wee họpụta Elumelu na Toby Okechukwu ga-abu osote ya.

Ọnu na-kwuru PDP bụ Kola Ologbondiyan kwuru ụnyaahu na Toby Okechukwu, Wole Oke, Lynda Ikpeazu, Anayo Edwin, Gideon Gwani na Adekoya Abdul-Majid ga enyegodi pati ha ohere ugbua.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Buhari na-agba mba Naịja

Buhari n'ụgbọelu

Ebe foto si, APC Twitter

Nkọwa foto, A na-ele anya na Buhari ga-alọta ozigbo emechara nzụkọ ahụ

Onyeisiala Muhammadụ Buhari ga-aga mba Nije taata dịka nzukọ otu mba Afịrịka n'isi obodo mba ahụ bụ Naimey.

A na-atụ anya na Buhari ga-ebinye aka n'atụmatụ ga-ewezụga mgbochi na mbere akọpọrọ Africa Free Trade agreement na Bekee dịka ọ nabatara mkpebi ndị gbara izu maka ya.

N'ofesi

Ọma jijiji na Kalifonia

Ebe foto si, EPA

Ala ka na-amakwa jijiji na mpaghara California dị na mba Amerịka.

Ndị na-agbakọ ala ọma jiji sị na nke mere taata ka nke mere nwanne ụnyaahụ ma bụrụ nke kachasị sie ike n'ime afọ iri abụọ

Senegal agafela agba nke atọ

Mba Senegal

N'egwuregwu, Senegal ji otu okpu asataghị chụpụ Uganda n'asọmpi Iko Mba Afịrịka ha gbara ụnyaahụ.

Taata, Nigeria na Kameroon nakwa Ijipt na South Afịrịka bụ ndị ga asụ mpị iji mara ndị ga-agafe agba nke atọ.

Yuganda 0
-
1 Senegal
Ozuzu oge
Nkọwa n'uju
Nhazi
Yuganda
(4-4-1-1)
Senegal
(4-2-3-1)
Nkọwa n'uju
  • 5
    -
    Onyango
    0 - 0
  • 8
    -
    Okwi
    0 - 0
  • 11
    -
    Badou Ndiaye
    0 - 0
  • 15
    -
    Mané
    football
    0 - 1
  • 18
    -
    Wasswa
    down
    Awany
    up
    0 - 1
  • 31
    -
    Aucho
    0 - 1
  • 57
    -
    Kaddu
    down
    Kyambadde
    up
    0 - 1
  • 69
    -
    Saivet
    down
    Diatta
    up
    0 - 1
  • 70
    -
    Koulibaly
    0 - 1
  • 77
    -
    Aucho
    down
    Kateregga
    up
    0 - 1
  • 81
    -
    Sarr
    down
    Keita
    up
    0 - 1
  • 85
    -
    Niang
    down
    Diagne
    up
    0 - 1
Ọnụọgụgụ egwuregwu
Yuganda
Senegal
  • Oge ole eji bọọlụ
    46.1%
    53.9%
  • Shọọtụ a gbara chere ihu na neetị
    3
    2
  • Shọọtụ ole a gbara
    7
    5
  • Ịgba n'akụkụ
    4
    5
  • Egwuregwu ọjọọ
    26
    18
Ịkwụ n'ahịrị
Ndị mmalite
Yuganda
  • 18
    Onyango
  • 16
    Wasswa
  • 5
    Mugabi
  • 4
    Juuko
  • 15
    Walusimbi
  • 23
    Azira
  • 22
    Abdu
  • 8
    Aucho
  • 7
    Okwi
  • 17
    Miya
  • 9
    Kaddu
Senegal
  • 23
    Gomis
  • 8
    Kouyaté
  • 3
    Koulibaly
  • 21
    Gassama
  • 12
    Sabaly
  • 14
    Saivet
  • 17
    Badou Ndiaye
  • 5
    Gueye
  • 18
    Sarr
  • 10
    Mané
  • 9
    Niang
Mgbanwe
  • 18
    Wasswa
    down
    Awany
    up
  • 57
    Kaddu
    down
    Kyambadde
    up
  • 77
    Aucho
    down
    Kateregga
    up
  • 69
    Saivet
    down
    Diatta
    up
  • 81
    Sarr
    down
    Keita
    up
  • 85
    Niang
    down
    Diagne
    up
Ndị eji agbanwe
  • 1
    Odongkara
  • 11
    Nsibambi
  • 10
    Kizito
  • 21
    Kyambadde
  • 13
    Kateregga
  • 14
    Wadada
  • 3
    Awany
  • 19
    Magoola
  • 20
    Muleme
  • 12
    Mukiibi
  • 6
    Lwanga
  • 2
    Ochaya
  • 20
    Thioub
  • 7
    Konaté
  • 11
    Keita
  • 19
    Diagne
  • 4
    Cissé
  • 2
    Ciss
  • 15
    Diatta
  • 13
    N'Diaye
  • 6
    Sané
  • 1
    Diallo
  • 22
    Wagué

Gee nkeji ndị a ebe a:

Aha nkeananụānụ, Akụkọ ga-amasị gị ị ga-achọ ikọ taa niile

Lee Ihe nkiri anyi nke taa

Aha onyonyo, Omega Power Ministry: 'Ndị ọzụzụ atụrụ ekwesịghị iri atụrụ etinyere ha n'aka' - Apostle Chinyere