NASS Election 2019: Kedụ ebe ụmụnwaanyị Igbo nọ n'ọchịchị?

Uche Ekwunife

Ebe foto si, Uche Ekwunife/Facebook

Dịka e hiwere ụlọomeiwu ukwu na nke nta n'ụbọchị Tuusde n'Abuja, ọ dị ka ọ bụ ọdọ ụmụnwoke.

Nke a bụ n'ihi na ọ bụ sọsọ ụmụnwaanyị abụọ nọchitere anya ndị ọwụwa anyanwụ n'ụlọomeiwu ukwu.

Stella Oduah

Ebe foto si, Stella Oduah on Facebook

Ha bụ Uche Lilian Ekwunife nakwa Stella Oduah, ndị Anambara steeti.

Lee ka ihe si kwụrụ ugbua

Ụlọọrụ ndị Sineti Naịjiria

Ebe foto si, @NGRSenate

N'ime mmadụ otu narị na asaa n'ụlọomeiwu, mmadụ iri n'isii bụ ndị ọwụwa anyanwụ dịka mmadụ abụọ apụtaghị n'Imo steeti.

N'ime mmadụ iri n'isii a, sọsọ mmadụ abụọ n'ime ha bụ ụmụnwaanyị.

Lee aha ha ebe a:

Abia

Theodore ahamefula

Orji uzor kalu

Abaribe Enyinnaya

__________________________________________________________________

Anambra

Ekwunife uche lilian

Oduah stella

Ubah Patrick Ifeanyi

__________________________________________________________________

Delta

Omo Agege Ovie

Nwaoboshi Peter

__________________________________________________________________

Ebonyi

Sam Egwu

Ogba Joseph Obinna

Michael Ama Nnachi

_________________________________________________________________

Enugu

Nnnamani Chimaroke

Ekweremadu Ike

Chukwuka Godfery Utazi

________________________________________________________________

Imo

Onyewuchi Francis

Rochas Okorocha

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: