Agriculture in Nigeria: 'Eji m ọrụ ugbo achụ ụbịam na agụụ ọsọ ụkwụ erughi ala'

Aha onyonyo, Agriculture in Nigeria: 'Eji m ọrụ ugbo achụ ụbịam na agụụ ọsọ ụkwụ erughi ala'

Maazị Agbodike bụ onye gụrụ akwụkwọ na ngalaba ihe osise bụ 'Arts' na bekee, hapụrụ ya ma banye n'ịkọ ugbo.

O kwuru na ọ bụ n'ihi ịchụ ụbịam na agụụ ọsọ mere o jiri malite ọrụ ụgbo n'ebe dị iche iche na Naịjirịa.

N'ihe onyonyo a, BBC Igbo so ya gaa n'ugbo ya dị n'Anambara Steeti, ịchọpụta etu o si eme ya bụ ihe.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: