Nedu Wazobia: Ụjọ agụụ dubara m n'ihe ịkpa ọchị
Ihe akpamọchị Nedu Wazobia na-eme pụrụiche n'ihi na ọ gụnyere agburu atọ kachasị na Naịjirịa n'ime ya.
Ọ na-eme nke Igbo, nke Yoroba na nke Awụsa.
N'ime ihe onyonyo a, ọ kọwara mgbe o bidoro na ihe kara ya obi.
Gee ya n'uju ebe a:
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo


