Soshal midia emeela m ọgaranya - Josh2funny, onye ọchị
Chibuike Josh Alfred, bụ onye ejiri Josh2Funny mara, gwara BBC na kamgbe o bidoro mewe ihe ịkpachọchị n'instagram,ihe dị iche adila.
O gwakwara anyị ihe mere o ji agụgharị egwu ndị mmadụ n'ụzọ na-atọchị.